1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+