2 Ihe E Mere 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+