Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Ọrụ Ndịozi 7:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’ime eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa Jizọs ka o guzo n’aka nri Chineke.+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’ime eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa Jizọs ka o guzo n’aka nri Chineke.+