Aịzaya 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+ Abụ Ákwá 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+ Ezikiel 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+ 2 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+
9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+
21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+
26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+
13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+