23 Kọọnụ ihe ndị gaje ime mgbe e mesịrị, ka anyị wee mata na unu bụ chi.+ Ee, unu kwesịrị ime ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ, ka anyị wee legharịa anya hụ ya n’otu mgbe ahụ.+
19 Lee! Ana m eme ihe ọhụrụ.+ Ọ ga-apụta ìhè. Unu ga-amata ya, ọ̀ bụ na unu agaghị amata ya?+ N’ezie, m ga-awa ụzọ n’ala ịkpa+, meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+