Ezikiel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+ Luk 1:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 dị nnọọ ka o si n’ọnụ ndị amụma ya dị nsọ nke oge ochie+ kwuo okwu
2 Mmụọ nsọ wee bata n’ime m ozugbo ọ gwara m okwu.+ O wee mee ka m guzoro ọtọ ka m wee nụ ihe Onye ahụ na-agwa m okwu na-ekwu.+