Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+ Daniel 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+
5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+
24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+