Ọpụpụ 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gịnịzi ka a ga-eji amara na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma gị onwe gị soro anyị,+ n’ihi na e mewo ka mụ na ndị gị dị iche n’ebe ndị niile ọzọ nọ bụ́ ndị nọ n’elu ala?”+
16 Gịnịzi ka a ga-eji amara na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma gị onwe gị soro anyị,+ n’ihi na e mewo ka mụ na ndị gị dị iche n’ebe ndị niile ọzọ nọ bụ́ ndị nọ n’elu ala?”+