Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 6:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 E mesịa, Chineke sịrị Noa: “Ahụla m na ọgwụgwụ nke anụ ahụ́ niile eruwo,+ n’ihi na ụwa jupụtara n’ime ihe ike n’ihi ha; lee, m na-ebibikọta ha na ụwa.+

  • Jenesis 18:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Jehova wee sị: “M̀ na-ezochiri Ebreham ihe m na-eme?+

  • 1 Ndị Eze 22:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Lee, Jehova etinyewo mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma gị niile a;+ ma Jehova ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị.”+

  • 2 Ndị Eze 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agaghị ahụ ifufe, unu agaghịkwa ahụ oké mmiri ozuzo; ma ndagwurugwu ahụ ga-ejupụta na mmiri,+ unu ga-aṅụ mmiri ya,+ unu na anụmanụ unu nakwa anụ ụlọ unu.”’

  • 2 Ndị Eze 22:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 “Ya mere, lee, m ga-eme ka e lie+ gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a.”’” Ha wee gwa eze ihe ha jetara.

  • Abụ Ọma 25:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ọ bụ ndị na-atụ egwu Jehova ka ya na ha na-enwe mmekọrịta chiri anya,+

      Ọ bụkwa ya na ha na-agba ndụ, iji mee ka ha mara ọgbụgba ndụ ya.+

  • Aịzaya 42:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+

  • Daniel 9:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 O wee mee ka m nwee nghọta, wee sị m:

      “Daniel, ugbu a abịawo m ime ka i nwee ike ịghọta na ịmata ihe karị.+

  • Daniel 11:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+

      “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+

  • Jọn 15:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Adịkwaghị m akpọ unu ndị ohu, n’ihi na ohu adịghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m,+ n’ihi na ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m ka m mere ka unu mara.+

  • Mkpughe 1:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 1 Mkpughe+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya+ ka o gosi ndị ohu ya+ ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+ O wee ziga mmụọ ozi ya+ ma site n’aka ya gosi ya ohu ya bụ́ Jọn+ n’ụzọ ihe atụ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya