Abụ Ọma 84:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha na-agabiga na ndagwurugwu osisi beka,+Ha na-eme ka ọ ghọọ isi iyi;Onye ozizi ha+ ji ngọzi na-ekpuchi onwe ya. Abụ Ọma 107:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ na-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara,+Na-emekwa ka ebe mmiri na-adịghị ghọọ ebe mmiri si asọpụta.+
6 Mgbe ha na-agabiga na ndagwurugwu osisi beka,+Ha na-eme ka ọ ghọọ isi iyi;Onye ozizi ha+ ji ngọzi na-ekpuchi onwe ya.
35 Ọ na-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara,+Na-emekwa ka ebe mmiri na-adịghị ghọọ ebe mmiri si asọpụta.+