2 Samuel 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ, ọ bụ mgbe ahụ ka ị ga-eme ihe ozugbo,+ n’ihi na Jehova ga-agaworị n’ihu gị mgbe ahụ igbu ndị agha ndị Filistia.”+
24 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ, ọ bụ mgbe ahụ ka ị ga-eme ihe ozugbo,+ n’ihi na Jehova ga-agaworị n’ihu gị mgbe ahụ igbu ndị agha ndị Filistia.”+