Ndị Ikpe 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na ozugbo Gidiọn nụrụ nrọ ahụ a kọrọ na nkọwa ya,+ ọ kpọrọ isiala.+ E mesịa, ọ laghachiri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu wee sị: “Bilienụ,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị agha Midian n’aka unu.” Jeremaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ka onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe bụrụ onye a bụrụ ọnụ;+ ka onye na-egbochi mma agha ya ịwụfu ọbara bụrụkwa onye a bụrụ ọnụ!
15 O wee ruo na ozugbo Gidiọn nụrụ nrọ ahụ a kọrọ na nkọwa ya,+ ọ kpọrọ isiala.+ E mesịa, ọ laghachiri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu wee sị: “Bilienụ,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị agha Midian n’aka unu.”
10 “Ka onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe bụrụ onye a bụrụ ọnụ;+ ka onye na-egbochi mma agha ya ịwụfu ọbara bụrụkwa onye a bụrụ ọnụ!