Ndị Ikpe 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozugbo Gidiọn nụrụ ka ọ na-akọ nrọ ahụ, nụkwa nkọwa ya,+ ọ kpọọrọ Chineke isiala. Ọ gaghachiziri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu ma sị ha: “Bilienụ, n’ihi na Jehova enyefeela ndị agha Midian n’aka unu.”
15 Ozugbo Gidiọn nụrụ ka ọ na-akọ nrọ ahụ, nụkwa nkọwa ya,+ ọ kpọọrọ Chineke isiala. Ọ gaghachiziri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu ma sị ha: “Bilienụ, n’ihi na Jehova enyefeela ndị agha Midian n’aka unu.”