Ndị Ikpe 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na ozugbo Gidiọn nụrụ nrọ ahụ a kọrọ na nkọwa ya,+ ọ kpọrọ isiala.+ E mesịa, ọ laghachiri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu wee sị: “Bilienụ,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị agha Midian n’aka unu.”
15 O wee ruo na ozugbo Gidiọn nụrụ nrọ ahụ a kọrọ na nkọwa ya,+ ọ kpọrọ isiala.+ E mesịa, ọ laghachiri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu wee sị: “Bilienụ,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị agha Midian n’aka unu.”