Jenesis 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.” Ndị Ikpe 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gee ntị n’ihe ha ga-ekwu,+ e mesịa, aka gị ga-adị ike,+ ị ga-agbadakwa buso ndị agha ahụ agha.” Ya na Pura onye na-ejere ya ozi wee gbadaruo n’ọnụ ọnụ ebe ndị ahụ haziri onwe ha ibu agha nọ, bụ́ ndị nọ n’ụlọikwuu.
8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.”
11 Gee ntị n’ihe ha ga-ekwu,+ e mesịa, aka gị ga-adị ike,+ ị ga-agbadakwa buso ndị agha ahụ agha.” Ya na Pura onye na-ejere ya ozi wee gbadaruo n’ọnụ ọnụ ebe ndị ahụ haziri onwe ha ibu agha nọ, bụ́ ndị nọ n’ụlọikwuu.