1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+ Ezra 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee jiri ọṅụ mee ememme achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa; n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ, o mekwara+ ka obi eze Asiria gbanwee n’ebe ha nọ iji mee ka aka ha dị ike n’ọrụ ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel. Nehemaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha niile na-anwa imenye anyị egwu, sị: “Ha ga-enwe nkụda aka+ n’ọrụ ahụ, nke ga-eme ka a ghara ịrụcha ya.” Ma ugbu a, mee ka aka m dị ike.+ Aịzaya 35:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Meenụ ka aka na-adịghị ike dị ike, meekwanụ ka ikpere na-ama jijiji sie ike.+
16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+
22 Ha wee jiri ọṅụ mee ememme achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa; n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ, o mekwara+ ka obi eze Asiria gbanwee n’ebe ha nọ iji mee ka aka ha dị ike n’ọrụ ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel.
9 N’ihi na ha niile na-anwa imenye anyị egwu, sị: “Ha ga-enwe nkụda aka+ n’ọrụ ahụ, nke ga-eme ka a ghara ịrụcha ya.” Ma ugbu a, mee ka aka m dị ike.+