2 Ihe E Mere 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma unu onwe unu, nweenụ obi ike,+ unu enwela nkụda aka,+ n’ihi na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ maka ọrụ unu.”+ Ezra 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ala ahụ wee na-akụda ndị Juda aka,+ na-akụdakwa ha obi ka ha ghara iwu ụlọ ahụ,+ Aịzaya 35:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Meenụ ka aka na-adịghị ike dị ike, meekwanụ ka ikpere na-ama jijiji sie ike.+ Jeremaya 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”
7 Ma unu onwe unu, nweenụ obi ike,+ unu enwela nkụda aka,+ n’ihi na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ maka ọrụ unu.”+
4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”