Jeremaya 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee malite ịgwa ndị isi na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị ịma nwoke a ikpe ọnwụ,+ n’ihi na o buru amụma ihe unu ji ntị unu nụ banyere obodo a.”+
11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee malite ịgwa ndị isi na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị ịma nwoke a ikpe ọnwụ,+ n’ihi na o buru amụma ihe unu ji ntị unu nụ banyere obodo a.”+