2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Gaa guzoro n’ogige ụlọ Jehova,+ kwuo okwu niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo+ banyere ndị obodo niile dị na Juda, ndị na-abata n’ụlọ Jehova ịkpọ isiala. Ewepụkwala ya ihe.+
4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”