Diuterọnọmi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa. Ọrụ Ndịozi 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 n’ihi na ahapụghị m ịgwa unu nzube+ niile nke Chineke. Mkpughe 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a.
2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.
19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a.