Matiu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+ Jọn 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Adịkwaghị m akpọ unu ndị ohu, n’ihi na ohu adịghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m,+ n’ihi na ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m ka m mere ka unu mara.+
20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+
15 Adịkwaghị m akpọ unu ndị ohu, n’ihi na ohu adịghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m,+ n’ihi na ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m ka m mere ka unu mara.+