Matiu 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na n’ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n’aha m,+ anọ m n’ebe ahụ n’etiti ha.”+ Ọrụ Ndịozi 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na anọnyeere m gị,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme gị ihe iji merụọ gị ahụ́; n’ihi na enwere m ọtụtụ mmadụ n’obodo a.”
10 n’ihi na anọnyeere m gị,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme gị ihe iji merụọ gị ahụ́; n’ihi na enwere m ọtụtụ mmadụ n’obodo a.”