Jeremaya 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+ Matiu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+
19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+
20 Na-ezi+ ha ka ha debe+ ihe niile m nyere unu n’iwu.+ Ma, lee! m nọnyeere unu+ ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ usoro ihe a.”+