Emọs 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ wee zigara Jeroboam+ eze Izrel ozi, sị: “Emọs anọrọla n’ụlọ Izrel gbaara gị izu.+ Ala a agaghị edili okwu niile o kwuru.+
10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ wee zigara Jeroboam+ eze Izrel ozi, sị: “Emọs anọrọla n’ụlọ Izrel gbaara gị izu.+ Ala a agaghị edili okwu niile o kwuru.+