Jeremaya 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na mgbe Jeremaya kwuchara ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa mmadụ niile, ndị nchụàjà na ndị amụma na mmadụ niile ahụ jidere ya, sị: “Ị ga-anwụrịrị.+
8 O wee ruo na mgbe Jeremaya kwuchara ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa mmadụ niile, ndị nchụàjà na ndị amụma na mmadụ niile ahụ jidere ya, sị: “Ị ga-anwụrịrị.+