Abụ Ọma 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+Na-achọkwa igbu ya.+ Emọs 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ha kpọrọ onye na-adọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá asị,+ ha kpọkwara onye na-ekwu ihe zuru okè asị.+