1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+ Ilu 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe na-agụ mkpụrụ obi agụụ na-atọ ya ụtọ mgbe o nwetara ya;+ ma ịhapụ ihe ọjọọ bụ ihe arụ n’anya ndị nzuzu.+ Aịzaya 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị na-eme ka mmadụ banye ná mmehie site n’okwu ọnụ ya,+ ndị na-ewere ihe ụrà debere onye na-enye ịdọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-ejikwa arụmụka na-enweghị isi akwapụ onye ezi omume n’akụkụ.+
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+
19 Ihe na-agụ mkpụrụ obi agụụ na-atọ ya ụtọ mgbe o nwetara ya;+ ma ịhapụ ihe ọjọọ bụ ihe arụ n’anya ndị nzuzu.+
21 ndị na-eme ka mmadụ banye ná mmehie site n’okwu ọnụ ya,+ ndị na-ewere ihe ụrà debere onye na-enye ịdọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-ejikwa arụmụka na-enweghị isi akwapụ onye ezi omume n’akụkụ.+