Ọrụ Ndịozi 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha apụghịkwa igosi+ gị na ihe ndị ha na-ebo m ebubo ha ugbu a bụ eziokwu. 2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+ Jud 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+
10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+
8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+