Diuterọnọmi 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke ga-eme omume mpako wee ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye guzo n’ebe ahụ ijere Jehova bụ́ Chineke gị ozi ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị,+ onye ahụ ga-anwụ;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.+ 2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+
12 Onye ọ bụla nke ga-eme omume mpako wee ghara ige onye nchụàjà ntị, bụ́ onye guzo n’ebe ahụ ijere Jehova bụ́ Chineke gị ozi ma ọ bụ ghara ige onyeikpe ntị,+ onye ahụ ga-anwụ;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.+
10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+