Jeremaya 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeremaya wee si Tofet,+ bụ́ ebe Jehova zigara ya ka ọ gaa buo amụma, lọta. O wee guzoro n’ogige nke ụlọ Jehova gwa mmadụ niile,+ sị: Jọn 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo. Ọrụ Ndịozi 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Gawanụ, mgbe unu guzoro n’ụlọ nsọ, nọgidenụ na-agwa ndị mmadụ okwu niile metụtara ndụ a.”+
14 Jeremaya wee si Tofet,+ bụ́ ebe Jehova zigara ya ka ọ gaa buo amụma, lọta. O wee guzoro n’ogige nke ụlọ Jehova gwa mmadụ niile,+ sị:
20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.