Matiu 26:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 N’oge awa ahụ, Jizọs sịrị ìgwè mmadụ ahụ: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka ùnu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ M na-anọdụ ala kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ,+ na-ezi ihe, ma unu ejideghị m. Luk 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ malitekwara izi ihe n’ụlọ nzukọ ha, mmadụ niile na-enyekwa ya nsọpụrụ.+ Luk 19:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+ Jọn 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe ememme ahụ gara ọkara, Jizọs gbagooro n’ụlọ nsọ wee malite izi ihe.+
55 N’oge awa ahụ, Jizọs sịrị ìgwè mmadụ ahụ: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka ùnu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ M na-anọdụ ala kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ,+ na-ezi ihe, ma unu ejideghị m.
47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+