Luk 19:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+ Jọn 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.
47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+
20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.