Mak 14:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ma Jizọs sịrị ha: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka à ga-asị na unu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ Luk 22:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs wee gwa ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ na ndị okenye chọ ya bịa ebe ahụ, sị: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa dị ka à ga-asị na unu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+
48 Ma Jizọs sịrị ha: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka à ga-asị na unu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+
52 Jizọs wee gwa ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ na ndị okenye chọ ya bịa ebe ahụ, sị: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa dị ka à ga-asị na unu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+