55 N’oge awa ahụ, Jizọs sịrị ìgwè mmadụ ahụ: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa ijide m dị ka ùnu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+ M na-anọdụ ala kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ,+ na-ezi ihe, ma unu ejideghị m.
52 Jizọs wee gwa ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ na ndị okenye chọ ya bịa ebe ahụ, sị: “Ùnu ji mma agha na okpiri bịa dị ka à ga-asị na unu bịara ijide onye na-apụnara mmadụ ihe?+