Ekliziastis 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Oké umengwụ na-eme ka ogidi ụlọ gbajie, ịfanye aka n’ụkwụ na-emekwa ka ụlọ na-ehi mmiri.+ Ndị Hibru 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, na-agbatịnụ aka kụdara akụda+ na ikpere na-adịghị ike,+