Ilu 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ihe na-agụ onye umengwụ agụụ ga-egbu ya, n’ihi na aka ya ajụwo ịrụ ọrụ.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+ Ndị Hibru 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka unu wee ghara ịdị umengwụ,+ kama bụrụnụ ndị na-eṅomi+ ndị ahụ sitere n’okwukwe na ndidi na-eketa nkwa ndị e kwere.+
12 ka unu wee ghara ịdị umengwụ,+ kama bụrụnụ ndị na-eṅomi+ ndị ahụ sitere n’okwukwe na ndidi na-eketa nkwa ndị e kwere.+