Ezra 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị ala ahụ wee na-eme ka obi ghara isi ndị Juda ike,* na-emekwa ka ike ịrụ ụlọ ahụ gwụ ha.+