Ezra 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ala ahụ wee na-akụda ndị Juda aka,+ na-akụdakwa ha obi ka ha ghara iwu ụlọ ahụ,+