Job 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okwu gị na-eme ka onye ọ bụla sụrụ ngọngọ bilie;+Ị na-emekwa ka ikpere na-adịghị ike sie ike.+ Luk 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma arịọsiwo m arịrịọ ike+ maka gị ka okwukwe gị wee ghara ịda mbà; gị onwe gị kwa, ozugbo ị laghachiri, mee ka ụmụnna gị dị ike.”+ Ndị Hibru 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, na-agbatịnụ aka kụdara akụda+ na ikpere na-adịghị ike,+
32 Ma arịọsiwo m arịrịọ ike+ maka gị ka okwukwe gị wee ghara ịda mbà; gị onwe gị kwa, ozugbo ị laghachiri, mee ka ụmụnna gị dị ike.”+