Ezra 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ka Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà+ bụrụ onye a gọziri agọzi, onye tinyere ihe dị otú ahụ n’obi+ eze, ịchọ ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem, mma!+ Ilu 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova nwere obi ụtọ n’ụzọ mmadụ,+ ọ na-eme ka ya na ọbụna ndị iro ya dị n’udo.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+
27 Ka Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà+ bụrụ onye a gọziri agọzi, onye tinyere ihe dị otú ahụ n’obi+ eze, ịchọ ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem, mma!+