Ezra 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee jiri ọṅụ mee ememme achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa; n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ, o mekwara+ ka obi eze Asiria gbanwee n’ebe ha nọ iji mee ka aka ha dị ike n’ọrụ ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel. Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+
22 Ha wee jiri ọṅụ mee ememme achịcha na-ekoghị eko+ ụbọchị asaa; n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ, o mekwara+ ka obi eze Asiria gbanwee n’ebe ha nọ iji mee ka aka ha dị ike n’ọrụ ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel.