Ọpụpụ 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Unu ga na-eme ememme achịcha na-ekoghị eko,+ n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị a ka m ga-akpọpụta unu n’ìgwè n’ala Ijipt. Unu ga na-edebe ụbọchị a n’ọgbọ unu niile ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka. Levitikọs 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+
17 “‘Unu ga na-eme ememme achịcha na-ekoghị eko,+ n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị a ka m ga-akpọpụta unu n’ìgwè n’ala Ijipt. Unu ga na-edebe ụbọchị a n’ọgbọ unu niile ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.
6 “‘Abalị iri na ise n’ọnwa a bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko nke a na-emere Jehova.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+