Ọnụ Ọgụgụ 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A ga-eme ememme n’abalị iri na ise n’ọnwa ahụ. A ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa.+ Ọrụ Ndịozi 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebe ọ hụrụ na ọ dị ndị Juu mma,+ o jidekwuru Pita. (Dị ka o si dị, ụbọchị ndị ahụ bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko.)+ 1 Ndị Kọrịnt 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+
3 Ebe ọ hụrụ na ọ dị ndị Juu mma,+ o jidekwuru Pita. (Dị ka o si dị, ụbọchị ndị ahụ bụ ụbọchị ememme achịcha na-ekoghị eko.)+
8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+