Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 5:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:3
  • +Je 35:22; Le 18:8; Di 22:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1997, p. 28

1 Ndị Kọrịnt 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:18
  • +Ezi 9:4; 2Kọ 7:9
  • +1Kọ 5:13; 2Jn 10

1 Ndị Kọrịnt 5:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:3

1 Ndị Kọrịnt 5:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 20:23

1 Ndị Kọrịnt 5:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 26:18; 1Ti 1:20
  • +1Kọ 7:34
  • +1Kọ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2012, p. 21

    7/15/2008, p. 26-27

    11/15/2006, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 5:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:21; Jes 4:16
  • +Ek 9:18; 1Kọ 15:33
  • +Ga 5:9; 2Ti 2:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 5:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 6:15
  • +Mkp 5:12
  • +Jn 1:29
  • +1Pi 1:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 120

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    4/2018, p. 2

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 19

    3/15/1994, p. 4

    3/15/1993, p. 5

    2/15/1990, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:7
  • +Di 16:3
  • +Mt 16:12
  • +1Pi 4:3
  • +Jn 1:17; 17:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1993, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 5:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:28; 1Kọ 6:9; Efe 5:5
  • +1Jn 2:17
  • +Jn 17:15

1 Ndị Kọrịnt 5:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:5
  • +Di 21:20; 1Kọ 6:10; Ga 5:21; 1Pi 4:3
  • +Ọg 16:26; Ro 16:17; 2Te 3:6; 2Jn 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 58

    Teta!,

    9/8/1996, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 5:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 4:11
  • +1Kọ 6:5

1 Ndị Kọrịnt 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 12:14
  • +Je 3:24; Di 17:7; Taị 3:10; 2Jn 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2015, p. 30

    5/15/1995, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 5:1Efe 5:3
1 Kọr. 5:1Je 35:22; Le 18:8; Di 22:30
1 Kọr. 5:21Kọ 4:18
1 Kọr. 5:2Ezi 9:4; 2Kọ 7:9
1 Kọr. 5:21Kọ 5:13; 2Jn 10
1 Kọr. 5:31Kọ 6:3
1 Kọr. 5:4Jn 20:23
1 Kọr. 5:5Ọrụ 26:18; 1Ti 1:20
1 Kọr. 5:51Kọ 7:34
1 Kọr. 5:51Kọ 1:8
1 Kọr. 5:61Kọ 3:21; Jes 4:16
1 Kọr. 5:6Ek 9:18; 1Kọ 15:33
1 Kọr. 5:6Ga 5:9; 2Ti 2:17
1 Kọr. 5:7Ga 6:15
1 Kọr. 5:7Mkp 5:12
1 Kọr. 5:7Jn 1:29
1 Kọr. 5:71Pi 1:19
1 Kọr. 5:8Ọp 13:7
1 Kọr. 5:8Di 16:3
1 Kọr. 5:8Mt 16:12
1 Kọr. 5:81Pi 4:3
1 Kọr. 5:8Jn 1:17; 17:17
1 Kọr. 5:10Ro 1:28; 1Kọ 6:9; Efe 5:5
1 Kọr. 5:101Jn 2:17
1 Kọr. 5:10Jn 17:15
1 Kọr. 5:11Efe 5:5
1 Kọr. 5:11Di 21:20; 1Kọ 6:10; Ga 5:21; 1Pi 4:3
1 Kọr. 5:11Ọg 16:26; Ro 16:17; 2Te 3:6; 2Jn 10
1 Kọr. 5:12Mk 4:11
1 Kọr. 5:121Kọ 6:5
1 Kọr. 5:13Ek 12:14
1 Kọr. 5:13Je 3:24; Di 17:7; Taị 3:10; 2Jn 10
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 5:1-13

1 Ndị Kọrịnt

5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+ 2 Ùnu na-afụli onwe unu elu?+ Ọ́ bụghị uju ka unu kwesịrị iru,+ ka e wee wepụ nwoke ahụ mere ihe a n’etiti unu?+ 3 Ọ bụ ezie na anọghị m ya n’anụ ahụ́ kama anọ m ya n’ime mmụọ, mụ onwe m ekpeworị nwoke mere ihe dị otú ahụ ikpe n’ezie,+ dị ka à ga-asị na m nọ ya, 4 n’aha Onyenwe anyị Jizọs, mgbe unu zukọtara, mmụọ m adịrịkwa n’etiti unu site n’ike Onyenwe anyị Jizọs,+ ka unu 5 wee nyefee nwoke dị otú ahụ n’aka Setan+ ka e bibie mmetụta anụ ahụ́ na-enwe, ka e wee chebe ọnọdụ ime mmụọ+ nke ọgbakọ n’ụbọchị Onyenwe anyị.+

6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+ 7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+ 8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+

9 N’akwụkwọ ozi m, m deere unu ka unu na ndị na-akwa iko kwụsị ịdị na-akpakọ, 10 ọ pụtaghị ndị niile na-akwa iko+ nke ụwa a+ ma ọ bụ ndị anyaukwu na ndị na-apụnara mmadụ ihe ma ọ bụ ndị na-ekpere arụsị. Ma ọ́ bụghị ya, unu aghaghị isi n’ụwa pụọ n’ezie.+ 11 Ma ugbu a, m na-edetara unu akwụkwọ ka unu na onye ọ bụla a na-akpọ nwanna bụ́ onye na-akwa iko ma ọ bụ onye anyaukwu+ ma ọ bụ onye na-ekpere arụsị ma ọ bụ onye na-ekwujọ mmadụ ma ọ bụ onye aṅụrụma+ ma ọ bụ onye na-apụnara mmadụ ihe kwụsị ịdị na-akpakọ,+ ka unu na onye dị otú a ghara ọbụna irikọ ihe. 12 N’ihi na, gịnị jikọrọ mụ na ikpe ndị nọ n’èzí ikpe?+ Ọ̀ bụ na unu adịghị ekpe ndị nọ n’ọgbakọ ikpe,+ 13 ebe Chineke na-ekpe ndị nọ n’èzí ikpe?+ “Wepụnụ onye ọjọọ ahụ n’etiti unu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya