Jenesis 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche. Diuterọnọmi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Taịtọs 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jụ+ onye na-akwalite inwe òtù,+ mgbe e nyesịrị ya ndụmọdụ nke mbụ na nke abụọ;+ 2 Jọn 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+
24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche.
7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+