1 Ndị Kọrịnt 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na a ghaghịkwa inwe òtù dị iche iche+ n’etiti unu, ka ndị omume ha dị mma wee pụta ìhè n’etiti unu.+ Mkpughe 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, ọ dị ihe dị mma ị na-eme, ya bụ, ị kpọrọ ihe òtù Nikọleyọs+ na-eme asị,+ nke mụ onwe m kpọkwara asị.
19 N’ihi na a ghaghịkwa inwe òtù dị iche iche+ n’etiti unu, ka ndị omume ha dị mma wee pụta ìhè n’etiti unu.+
6 Ma, ọ dị ihe dị mma ị na-eme, ya bụ, ị kpọrọ ihe òtù Nikọleyọs+ na-eme asị,+ nke mụ onwe m kpọkwara asị.