Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 11
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 11:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:17; 2Te 3:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 11:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:17; 2Te 2:15; 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1995, p. 3-4

1 Ndị Kọrịnt 11:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:9; Efe 4:15; Kọl 2:10
  • +Je 3:16; Efe 5:23; 1Pi 3:1
  • +1Kọ 15:27, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2021, p. 2-3

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 22-23

    5/15/2010, p. 8-16

    5/15/2009, p. 20

    2/15/2007, p. 13-17

    1/15/2007, p. 6

    8/1/1999, p. 19-20

    9/1/1998, p. 15

    6/1/1995, p. 27

    7/1/1994, p. 21

    Teta!,

    7/8/2004, p. 22-23

    12/8/1996, p. 15

    Fee Chineke Ofufe, p. 153-154

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 31-32

    Ihe Ọmụma, p. 134-136

    Ezi Udo, p. 136-138

1 Ndị Kọrịnt 11:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:15

1 Ndị Kọrịnt 11:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:28; Ọrụ 21:9
  • +Efe 5:23
  • +Jer 7:29; 1Kọ 11:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 209-210

    Ụlọ Nche,

    11/15/2009, p. 12-13

    7/15/2002, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 11:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 21:12
  • +Je 24:65

1 Ndị Kọrịnt 11:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:27; Jes 3:9
  • +Ro 3:23
  • +Je 2:23

1 Ndị Kọrịnt 11:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:22

1 Ndị Kọrịnt 11:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:18

1 Ndị Kọrịnt 11:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 24:65
  • +Ek 5:6; 1Kọ 4:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 211-212

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 24

    7/15/2002, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 11:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:24

1 Ndị Kọrịnt 11:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:21
  • +Je 3:16; Job 14:1
  • +2Kọ 5:18

1 Ndị Kọrịnt 11:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +So 7:5
  • +Jer 13:18

1 Ndị Kọrịnt 11:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 6:4
  • +Ro 2:8

1 Ndị Kọrịnt 11:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:22

1 Ndị Kọrịnt 11:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:10; 3:3

1 Ndị Kọrịnt 11:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:30; 1Kọ 1:12; Ga 5:20; 1Ti 4:1; 2Pi 2:1
  • +Di 13:3; Lu 2:35; 1Jn 2:19

1 Ndị Kọrịnt 11:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 22:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 28

1 Ndị Kọrịnt 11:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 19

1 Ndị Kọrịnt 11:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:34
  • +Jes 2:5

1 Ndị Kọrịnt 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:20; Lu 22:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2004, p. 4

    2/15/2003, p. 12-13

    3/15/1993, p. 4

    2/15/1990, p. 15-17

1 Ndị Kọrịnt 11:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:26; Mk 14:22
  • +Ro 7:4; 12:5; 1Kọ 10:17; 12:27; Efe 4:12
  • +Lu 22:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 24-25

    3/15/2004, p. 4

    3/15/1994, p. 3-4

    3/15/1993, p. 5-6

    2/15/1990, p. 15-17

1 Ndị Kọrịnt 11:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:27; Mk 14:23; 1Kọ 10:16
  • +Jer 31:31; Hib 8:8; 9:15
  • +Lu 22:20; Hib 9:14; 12:24; 1Pi 1:2, 19
  • +Ọp 12:14; Ọm 119:24, 144

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova, isiokwu 45

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 25

    1/1/2003, p. 31

    3/15/1994, p. 3-4

    3/15/1993, p. 6

    2/15/1990, p. 15-16, 17-18

1 Ndị Kọrịnt 11:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 9:25
  • +Efe 1:7; Hib 9:15
  • +1Te 4:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova, isiokwu 45

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 16

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 27

    7/15/2008, p. 27

    3/15/2004, p. 6-7

    4/1/2003, p. 5-6

    2/15/2003, p. 13

    1/1/2003, p. 31

    3/15/1993, p. 4-5

    2/15/1990, p. 13-14

1 Ndị Kọrịnt 11:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 3:29
  • +Hib 10:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 27

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 21-22

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

    2/15/2003, p. 17-19

    4/1/1996, p. 6-8

1 Ndị Kọrịnt 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 13:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

    3/15/1991, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 11:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 11:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:14; 1Te 5:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

1 Ndị Kọrịnt 11:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 3:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 15, 19-20

1 Ndị Kọrịnt 11:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:10
  • +Ilu 3:11; Hib 12:5
  • +2Pi 2:20
  • +2Pi 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 15

1 Ndị Kọrịnt 11:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:26

1 Ndị Kọrịnt 11:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:22
  • +1Kọ 11:29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 11:1Fil 3:17; 2Te 3:9
1 Kọr. 11:21Kọ 4:17; 2Te 2:15; 3:6
1 Kọr. 11:3Ro 14:9; Efe 4:15; Kọl 2:10
1 Kọr. 11:3Je 3:16; Efe 5:23; 1Pi 3:1
1 Kọr. 11:31Kọ 15:27, 28
1 Kọr. 11:4Efe 4:15
1 Kọr. 11:5Joe 2:28; Ọrụ 21:9
1 Kọr. 11:5Efe 5:23
1 Kọr. 11:5Jer 7:29; 1Kọ 11:15
1 Kọr. 11:6Di 21:12
1 Kọr. 11:6Je 24:65
1 Kọr. 11:7Je 1:27; Jes 3:9
1 Kọr. 11:7Ro 3:23
1 Kọr. 11:7Je 2:23
1 Kọr. 11:8Je 2:22
1 Kọr. 11:9Je 2:18
1 Kọr. 11:10Je 24:65
1 Kọr. 11:10Ek 5:6; 1Kọ 4:9
1 Kọr. 11:11Je 2:24
1 Kọr. 11:12Je 2:21
1 Kọr. 11:12Je 3:16; Job 14:1
1 Kọr. 11:122Kọ 5:18
1 Kọr. 11:15So 7:5
1 Kọr. 11:15Jer 13:18
1 Kọr. 11:161Ti 6:4
1 Kọr. 11:16Ro 2:8
1 Kọr. 11:171Kọ 11:22
1 Kọr. 11:181Kọ 1:10; 3:3
1 Kọr. 11:19Ọrụ 20:30; 1Kọ 1:12; Ga 5:20; 1Ti 4:1; 2Pi 2:1
1 Kọr. 11:19Di 13:3; Lu 2:35; 1Jn 2:19
1 Kọr. 11:20Lu 22:19
1 Kọr. 11:221Kọ 11:34
1 Kọr. 11:22Jes 2:5
1 Kọr. 11:23Mt 26:20; Lu 22:14
1 Kọr. 11:24Mt 26:26; Mk 14:22
1 Kọr. 11:24Ro 7:4; 12:5; 1Kọ 10:17; 12:27; Efe 4:12
1 Kọr. 11:24Lu 22:19
1 Kọr. 11:25Mt 26:27; Mk 14:23; 1Kọ 10:16
1 Kọr. 11:25Jer 31:31; Hib 8:8; 9:15
1 Kọr. 11:25Lu 22:20; Hib 9:14; 12:24; 1Pi 1:2, 19
1 Kọr. 11:25Ọp 12:14; Ọm 119:24, 144
1 Kọr. 11:26Hib 9:25
1 Kọr. 11:26Efe 1:7; Hib 9:15
1 Kọr. 11:261Te 4:17
1 Kọr. 11:27Mk 3:29
1 Kọr. 11:27Hib 10:29
1 Kọr. 11:282Kọ 13:5
1 Kọr. 11:29Ro 2:2
1 Kọr. 11:30Efe 5:14; 1Te 5:6
1 Kọr. 11:31Mkp 3:3
1 Kọr. 11:322Kọ 5:10
1 Kọr. 11:32Ilu 3:11; Hib 12:5
1 Kọr. 11:322Pi 2:20
1 Kọr. 11:322Pi 3:7
1 Kọr. 11:33Mt 26:26
1 Kọr. 11:341Kọ 11:22
1 Kọr. 11:341Kọ 11:29
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 11:1-34

1 Ndị Kọrịnt

11 Bụrụnụ ndị na-eṅomi m, ọbụna dị ka m bụ onye na-eṅomi Kraịst.+

2 M na-aja unu mma n’ihi na n’ihe niile, unu bu m n’uche, unu jidesikwara omenala+ ndị ahụ ike dị nnọọ ka m nyefere ha n’aka unu. 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+ 4 Nwoke ọ bụla nke kpuchiri isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma na-emenye isi ya ihere;+ 5 ma nwaanyị ọ bụla nke na-ekpuchighị isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma+ na-emenye isi ya ihere,+ n’ihi na ya na nwaanyị nke kpụrụ isi ya akpụ+ bụ otu ihe. 6 N’ihi na ọ bụrụ na nwaanyị ekpuchighị isi ya, ka a kpụọkwa ya isi; ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ihere ka a kpụọ nwaanyị isi ma ọ bụ ka a kpachapụ ya isi,+ ya kpuchie isi ya.+

7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+ 8 N’ihi na nwoke esighị na nwaanyị pụta, kama nwaanyị si na nwoke pụta;+ 9 e keghịkwa nwoke n’ihi nwaanyị, kama e kere nwaanyị n’ihi nwoke.+ 10 Ọ bụ ya mere nwaanyị kwesịrị iji nwee ihe àmà n’isi ya,+ nke na-egosi na ọ nọ n’okpuru ndị ikom, n’ihi ndị mmụọ ozi.+

11 N’ime Onyenwe anyị, e nweghị nwaanyị ma e wezụga nwoke, e nweghịkwa nwoke ma e wezụga nwaanyị.+ 12 N’ihi na dị ka nwaanyị si na nwoke pụta,+ otú ahụkwa ka nwoke si na nwaanyị pụta;+ ma ihe niile na-esi na Chineke apụta.+ 13 Kpebienụ n’onwe unu: Ò kwesịrị ekwesị ka nwaanyị na-ekpeku Chineke ekpere n’ekpuchighị isi ya ekpuchi? 14 Ọ̀ bụ na otú e si kee mmadụ adịghị akụziri unu na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ihere; 15 ma ọ bụrụ na nwaanyị enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ebube?+ N’ihi na e nyere ya ntutu isi ya n’ọnọdụ ákwà isi.+ 16 Otú ọ dị, ọ bụrụ na o yiri ka onye ọ bụla na-arụ ụka+ n’ihi omenala ọ bụla ọzọ,+ anyị enweghị omenala ọzọ, ọgbakọ Chineke enweghịkwa.

17 Ma, ọ bụ ezie na m na-enye ntụziaka ndị a, adịghị m aja unu mma n’ihi na ihe mere unu ji ezukọta+ abụghị ka ihe wee ka mma, kama ọ bụ ka ihe wee ka njọ. 18 N’ihi na nke mbụ, ana m anụ na nkewa na-adị n’etiti unu+ mgbe unu bịakọtara n’ọgbakọ; ekwetatụrụ m na ọ na-adị. 19 N’ihi na a ghaghịkwa inwe òtù dị iche iche+ n’etiti unu, ka ndị omume ha dị mma wee pụta ìhè n’etiti unu.+

20 Ya mere, mgbe unu bịakọtara n’otu ebe, ọ dịghị ekwe omume iri nri anyasị nke Onyenwe anyị.+ 21 N’ihi na, mgbe oge ruru ka unu rie ya, onye ọ bụla eburuwo ụzọ rie nri anyasị nke ya, nke mere na agụụ na-agụ otu onye ma mmanya ana-egbu onye nke ọzọ. 22 N’ezie, ọ̀ bụ na unu enweghị ụlọ unu ga-anọ rie ihe, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ?+ Ka ùnu na-eleda ọgbakọ Chineke anya ma na-eme ka ihere mee ndị na-enweghị ihe ọ bụla?+ Gịnị ka m ga-agwa unu? M̀ ga-aja unu mma? Adịghị m aja unu mma n’ihe a.

23 N’ihi na ọ bụ n’aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n’abalị+ ahụ a ga-arara ya nye. 24 Mgbe o kelesịrị Chineke, ọ nyawara ya+ wee sị: “Nke a pụtara ahụ́ m+ nke bụ́ n’ihi ọdịmma unu. Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”+ 25 Otú ahụ ka o mekwara iko+ ahụ, mgbe o risịrị nri anyasị, o wee sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke dabeere n’ọbara+ m. Na-emenụ nke a, n’oge niile unu na-aṅụ ya, ka unu wee na-echeta m.”+ 26 N’ihi na n’oge niile+ unu na-ata ogbe achịcha a ma na-aṅụ iko a, unu na-ekwusa ọnwụ+ Onyenwe anyị, ruo mgbe ọ ga-abịarute.+

27 N’ihi ya, onye ọ bụla nke na-ata achịcha ahụ ma na-aṅụ iko nke Onyenwe anyị n’erughị eru ga-abụ onye ikpe mara+ n’ihe banyere ahụ́ na ọbara+ nke Onyenwe anyị. 28 Ka mmadụ buru ụzọ nwapụta onwe ya mgbe o nyochasịrị onwe ya,+ mgbe o mere otú ahụ, ya taa achịcha ahụ ma ṅụọ iko ahụ. 29 N’ihi na onye na-ata achịcha a ma na-aṅụ iko a na-ata ma na-aṅụtara onwe ya ikpe ọmụma+ ma ọ bụrụ na ọ ghọtaghị ahụ́ ahụ. 30 Ọ bụ ya mere na ọtụtụ n’ime unu adịghị ike, bụrụkwa ndị na-arịa ọrịa, ọtụtụ ndị nọkwa n’ụra ọnwụ.+ 31 Ma ọ bụrụ na anyị ga-aghọta ihe anyị onwe anyị bụ, a gaghị ekpe anyị ikpe.+ 32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+ 33 N’ihi ya, ụmụnna m, mgbe unu bịakọtara iri ya,+ cherenụ ibe unu. 34 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye ọ bụla, ya rie ihe n’ụlọ,+ ka unu wee ghara ịbịakọta maka amamikpe.+ Ma mgbe m rutere ebe ahụ, m ga-edozi okwu ndị fọdụrụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya