Jeremaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+
18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+