Jenesis 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke wee kee mmadụ n’onyinyo ya, ọ bụ n’onyinyo Chineke ka o kere ya;+ nwoke na nwaanyị ka o kere ha.+ Jems 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+
27 Chineke wee kee mmadụ n’onyinyo ya, ọ bụ n’onyinyo Chineke ka o kere ya;+ nwoke na nwaanyị ka o kere ha.+
9 Anyị na-eji ya agọzi Jehova,+ bụ́ Nna anyị,+ anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ,+ bụ́ ndị e kere “n’oyiyi Chineke.”+