Mak 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, malite n’oge e kere ihe, ‘O kere ha nwoke na nwaanyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 e keghịkwa nwoke n’ihi nwaanyị, kama e kere nwaanyị n’ihi nwoke.+